Jenesis 10:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Kenan mụrụ Saịdọn+ na Het.+ Saịdọn bụ ọkpara ya. Diuterọnọmi 20:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Kama, unu ga-ebibi ha kpamkpam, ya bụ, ndị Het, ndị Amọraịt, ndị Kenan, ndị Perizaịt, ndị Haịvaịt, na ndị Jebus,+ otú Jehova bụ́ Chineke unu nyere unu n’iwu,
17 Kama, unu ga-ebibi ha kpamkpam, ya bụ, ndị Het, ndị Amọraịt, ndị Kenan, ndị Perizaịt, ndị Haịvaịt, na ndị Jebus,+ otú Jehova bụ́ Chineke unu nyere unu n’iwu,