2 Ndị Eze 20:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 N’oge ahụ, Hezekaya rịawara ọrịa, nọrọkwa n’ọnụ ọnwụ.+ Aịzaya onye amụma bụ́ nwa Emọz wee bịa gwa ya, sị: “Jehova sịrị, ‘Gwa ndị ezinụlọ gị ihe ha ga-eme ma ị nwụọ, n’ihi na ị gaghị agbake. Ị ga-anwụ.’”+
20 N’oge ahụ, Hezekaya rịawara ọrịa, nọrọkwa n’ọnụ ọnwụ.+ Aịzaya onye amụma bụ́ nwa Emọz wee bịa gwa ya, sị: “Jehova sịrị, ‘Gwa ndị ezinụlọ gị ihe ha ga-eme ma ị nwụọ, n’ihi na ị gaghị agbake. Ị ga-anwụ.’”+