-
Luk 4:25, 26Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
25 Dị ka ihe atụ, n’eziokwu, ana m asị unu: N’oge Ịlaịja dị ndụ, e nwere ọtụtụ ụmụ nwaanyị di ha nwụrụ n’Izrel mgbe e mechiri eluigwe ka mmiri ghara izo afọ atọ na ọnwa isii, nke mere ka oké ụnwụ daa n’ala a niile.+ 26 Ma e zighị Ịlaịja ka ọ gakwuru nke ọ bụla n’ime ụmụ nwaanyị ndị ahụ, kama naanị onye e ziri ya ka ọ gakwuru bụ otu nwaanyị di ya nwụrụ na Zarefat dị na Saịdọn.+
-