2 Ndị Eze 4:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 O kukwaara ya gbagoo elu, nyiwe ya n’àkwà* onye nke ezi Chineke,+ mechie ụzọ pụọ. 2 Ndị Eze 4:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Mgbe Ịlaịsha batara n’ụlọ ahụ, ọ hụrụ ozu nwa ahụ n’elu àkwà* ya.+