Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Daniel 10:8-10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 8 M wee nọrọ naanị m. Mgbe m hụrụ ọhụụ a dị egwu, ike gwụchara m, ihu m gbanwekwara. Ume ọ bụla afọghịzi m n’ahụ́.+ 9 M wee nụ olu ya ka ọ na-ekwu okwu. Ma ka m nọ na-anụ ihe ọ na-ekwu, m kpudoro ihu n’ala, ezigbo ụra eburu m.+ 10 Ma, otu aka metụrụ m,+ kpọtee m, mee ka m bilie gbuo ikpere n’ala ma bido aka n’ala.

  • Ọrụ Ndịozi 12:7
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 7 Ma, mmụọ ozi Jehova* bịara guzoro ebe ahụ,+ ìhè nwukwara n’ime ụlọ mkpọrọ ahụ. Ọ kụtụrụ Pita aka n’akụkụ, kpọtee ya, sị: “Bilie ọsọ ọsọ!” Agbụ ígwè e kere ya n’aka wee dapụsịa.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya