Diuterọnọmi 4:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 “Unu wee bịa nso ma guzo n’ala ala ugwu ahụ. Ugwu ahụ nọ na-ere ọkụ, anwụrụ ọkụ ya rukwara na mbara igwe. Itiri na oké ọchịchịrị gbara, ígwé ojii gbachikwara.+
11 “Unu wee bịa nso ma guzo n’ala ala ugwu ahụ. Ugwu ahụ nọ na-ere ọkụ, anwụrụ ọkụ ya rukwara na mbara igwe. Itiri na oké ọchịchịrị gbara, ígwé ojii gbachikwara.+