Ọpụpụ 3:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 O kwukwara, sị: “Abụ m Chineke nke nna gị, Chineke Ebreham,+ Chineke Aịzik,+ na Chineke Jekọb.”+ Mosis wee kpuchie ihu ya, n’ihi na egwu na-atụ ya ile ezi Chineke anya.
6 O kwukwara, sị: “Abụ m Chineke nke nna gị, Chineke Ebreham,+ Chineke Aịzik,+ na Chineke Jekọb.”+ Mosis wee kpuchie ihu ya, n’ihi na egwu na-atụ ya ile ezi Chineke anya.