Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 31:20
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 20 Mgbe m ga-eduba ha n’ala ahụ m ṅụụrụ ndị nna nna ha iyi banyere ya,+ ala mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya,*+ ha ewee rijuo afọ, ihe agaziwekwara ha,*+ ha ga-agakwuru chi ọzọ dị iche iche, fee ha ofufe ma leda m anya, mebiekwa ndụ mụ na ha gbara.+

  • Abụ Ọma 78:37
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 37 Obi ha adịghị n’ife ya.+

      Ha ejighịkwa ọgbụgba ndụ ha na ya kpọrọ ihe.+

  • Aịzaya 1:4
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  4 Unu ga-ata ahụhụ, unu mba na-eme mmehie,+

      Ndị mmehie na-anyịgbu,

      Ndị na-eme ihe ọjọọ, ndị rụkwara arụ.

      Unu hapụrụ Jehova.+

      Unu akparịala Onye Nsọ Izrel,

      Gbakụtakwa ya azụ.

  • Jeremaya 22:9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 Ha ga-azakwa ha, sị: “Ọ bụ n’ihi na ha hapụrụ ọgbụgba ndụ ha na Jehova bụ́ Chineke ha gbara gaa na-akpọrọ chi ọzọ dị iche iche isiala, na-efekwa ha.”’+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya