Jenesis 19:36, 37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Lọt wee tụwa ụmụ ya abụọ ime. 37 Nke ada mụrụ nwa nwoke wee gụọ ya Moab.+ Ọ bụ ya bụ nna ndị Moab ndị nọ taa.+ 2 Samuel 8:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 O merikwara ndị Moab,+ makpuwe ha n’ala, jiri ụdọ e ji atụ̀ ihe tụọ ha, tụta ụzọ abụọ n’ime ha a ga-egbu egbu, na otu ụzọ a ga-ahapụ ndụ.+ Ndị Moab ghọkwara ndị ohu Devid, na-atụkwara ya ụtụ.+ Abụ Ọma 60:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Moab bụ efere m ji asa ihe.+ M ga-atụba akpụkpọ ụkwụ m n’Ịdọm.+ M ga-eti mkpu ọṅụ maka na m ga-emeri Filistia.”+
36 Lọt wee tụwa ụmụ ya abụọ ime. 37 Nke ada mụrụ nwa nwoke wee gụọ ya Moab.+ Ọ bụ ya bụ nna ndị Moab ndị nọ taa.+
2 O merikwara ndị Moab,+ makpuwe ha n’ala, jiri ụdọ e ji atụ̀ ihe tụọ ha, tụta ụzọ abụọ n’ime ha a ga-egbu egbu, na otu ụzọ a ga-ahapụ ndụ.+ Ndị Moab ghọkwara ndị ohu Devid, na-atụkwara ya ụtụ.+
8 Moab bụ efere m ji asa ihe.+ M ga-atụba akpụkpọ ụkwụ m n’Ịdọm.+ M ga-eti mkpu ọṅụ maka na m ga-emeri Filistia.”+