2 Ndị Eze 3:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Jehoram+ nwa Ehab nọ na Sameria malite ịchị Izrel n’afọ nke iri na asatọ n’ọchịchị Jehoshafat eze Juda. Ọ chịkwara afọ iri na abụọ. 2 Ndị Eze 9:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ozugbo Jehoram hụrụ Jihu, o kwuru, sị: “Jihu, udo ọ̀ dịkwa?” Ma ọ sịrị: “Olee otú udo ga-esi adị ebe ọ bụ na Jezibel+ nne gị na-agba akwụna,* na-agbagbukwa onwe ya n’afa?”+
3 Jehoram+ nwa Ehab nọ na Sameria malite ịchị Izrel n’afọ nke iri na asatọ n’ọchịchị Jehoshafat eze Juda. Ọ chịkwara afọ iri na abụọ.
22 Ozugbo Jehoram hụrụ Jihu, o kwuru, sị: “Jihu, udo ọ̀ dịkwa?” Ma ọ sịrị: “Olee otú udo ga-esi adị ebe ọ bụ na Jezibel+ nne gị na-agba akwụna,* na-agbagbukwa onwe ya n’afa?”+