Jenesis 37:16, 17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 O wee sị ya: “M na-achọ ụmụnne m. Biko, gwa m, olee ebe ha nọ na-elekọta ìgwè anụ?” 17 Nwoke ahụ sịrị ya: “Ha esila ebe a pụọ, n’ihi na anụrụ m ka ha na-ekwu, sị, ‘Ka anyị gaanụ Dotan.’” Josef wee chọrọ ụmụnne ya gawa ma hụ ha na Dotan.
16 O wee sị ya: “M na-achọ ụmụnne m. Biko, gwa m, olee ebe ha nọ na-elekọta ìgwè anụ?” 17 Nwoke ahụ sịrị ya: “Ha esila ebe a pụọ, n’ihi na anụrụ m ka ha na-ekwu, sị, ‘Ka anyị gaanụ Dotan.’” Josef wee chọrọ ụmụnne ya gawa ma hụ ha na Dotan.