52 Ha ga-anọchibido unu, ghara ikwe ka unu si n’obodo niile dị n’ala unu pụta, ruo mgbe mgbidi ndị dị elu unu rụsiri ike, bụ́ ndị unu tụkwasịrị obi, ga-ada. N’eziokwu, ha ga-anọchibido unu n’obodo niile dị n’ala unu nke Jehova bụ́ Chineke unu nyere unu.+