-
Jenesis 37:29Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
29 Mgbe e mechara, Ruben gaghachiri n’olulu ahụ ma hụ na Josef anọghị n’olulu ahụ, ya adọwaa uwe ya.
-
-
1 Ndị Eze 21:27Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
27 Ozugbo Ehab nụrụ ihe ndị a, ọ dọwara uwe ya, yiri ákwà iru uju, na-ebukwa ọnụ. Ọ na-eyi ákwà iru uju ahụ alakpu, ọ na-ejegharịkwa ka onye ike ụwa gwụrụ.
-