Jenesis 4:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Adam na nwunye ya nwere mmekọahụ ọzọ, nwunye ya wee mụọ nwa nwoke. Iv gụrụ ya Set*+ n’ihi na o kwuru, sị, “Chineke enyela m* nwa ọzọ ga-anọchi Ebel maka na Ken gburu ya.”+
25 Adam na nwunye ya nwere mmekọahụ ọzọ, nwunye ya wee mụọ nwa nwoke. Iv gụrụ ya Set*+ n’ihi na o kwuru, sị, “Chineke enyela m* nwa ọzọ ga-anọchi Ebel maka na Ken gburu ya.”+