13 Mgbe Devid si Hebrọn lọta Jeruselem, o nwetakwuru ndị iko,+ lụkwuokwa ụmụ nwaanyị. Ọ mụtakwukwara ma ụmụ nwoke ma ụmụ nwaanyị.+14 Aha ndị a mụụrụ ya na Jeruselem bụ: Shamua, Shobab, Netan,+ Solomọn,+15 Ịbha, Elaịshua, Nifeg, Jefaya, 16 Elishama, Elayada, na Elifelet.