1 Ndị Eze 11:43 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 43 N’ikpeazụ, Solomọn nwụrụ otú nna nna ya hà nwụrụ, e liekwa ya n’Obodo Devid nna ya. Rehoboam nwa ya+ nọchiri ya, malite ịchị.
43 N’ikpeazụ, Solomọn nwụrụ otú nna nna ya hà nwụrụ, e liekwa ya n’Obodo Devid nna ya. Rehoboam nwa ya+ nọchiri ya, malite ịchị.