Jenesis 10:8, 9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Kush mụrụ Nimrọd. Nimrọd bụ onye mbụ bụ dike n’ụwa. 9 Ọ bụ dinta* dị ike nke na-ama Jehova aka. Ọ bụ ya mere e ji asị mmadụ: “Ị dị ka Nimrọd bụ́ dinta* dị ike nke na-ama Jehova aka.”
8 Kush mụrụ Nimrọd. Nimrọd bụ onye mbụ bụ dike n’ụwa. 9 Ọ bụ dinta* dị ike nke na-ama Jehova aka. Ọ bụ ya mere e ji asị mmadụ: “Ị dị ka Nimrọd bụ́ dinta* dị ike nke na-ama Jehova aka.”