Jeremaya 46:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ịnyịnya dị iche iche, gbagoonụ. Ụgbọ ịnyịnya dị iche iche, gbawanụ ara ara. Ka ndị dike n’agha pụta. Ka ndị Kush na ndị Pọt, bụ́ ndị na-eji ọta, pụtakwa.+ Ka ndị Ludim,+ bụ́ ndị na-ekwe ụta ma na-agba ya,+ pụtakwa.
9 Ịnyịnya dị iche iche, gbagoonụ. Ụgbọ ịnyịnya dị iche iche, gbawanụ ara ara. Ka ndị dike n’agha pụta. Ka ndị Kush na ndị Pọt, bụ́ ndị na-eji ọta, pụtakwa.+ Ka ndị Ludim,+ bụ́ ndị na-ekwe ụta ma na-agba ya,+ pụtakwa.