Ezikiel 29:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 M ga-akpọghachite ndị Ijipt a dọọrọ n’agha, ha alọghachi Patrọs,+ bụ́ ala ha si. Ma, e nweghị ihe a ga-eji alaeze ha kpọrọ.
14 M ga-akpọghachite ndị Ijipt a dọọrọ n’agha, ha alọghachi Patrọs,+ bụ́ ala ha si. Ma, e nweghị ihe a ga-eji alaeze ha kpọrọ.