Joshụa 16:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ala ụmụ Josef+ ketara mgbe e fere nza+ bidoro n’Osimiri Jọdan, nke dị nso na Jeriko, ruo na mmiri dị n’ebe ọwụwa anyanwụ Jeriko, ruokwa n’ala ịkpa nke si na Jeriko gbagoo n’ala Betel bụ́ ugwu ugwu.+ Joshụa 16:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 O sikwa ebe ahụ gara ruo n’ebe ọdịda anyanwụ ruo n’ókè ndị Jaflet, ruokwa n’ókè Bet-horọn Ndịda+ na Giza.+ Ọ kwụsịrị n’oké osimiri.
16 Ala ụmụ Josef+ ketara mgbe e fere nza+ bidoro n’Osimiri Jọdan, nke dị nso na Jeriko, ruo na mmiri dị n’ebe ọwụwa anyanwụ Jeriko, ruokwa n’ala ịkpa nke si na Jeriko gbagoo n’ala Betel bụ́ ugwu ugwu.+
3 O sikwa ebe ahụ gara ruo n’ebe ọdịda anyanwụ ruo n’ókè ndị Jaflet, ruokwa n’ókè Bet-horọn Ndịda+ na Giza.+ Ọ kwụsịrị n’oké osimiri.