Ndị Ikpe 5:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’ụbọchị ahụ, Debora+ na Berak+ nwa Abinoam bụrụ abụ a:+ Ndị Ikpe 5:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ndị eze bịara, ha lụrụ agha. Ndị eze Kenan wee lụọ agha+Na Teanak, n’akụkụ mmiri Megido.+ E nweghị ọlaọcha ọ bụla ha kwatara.+
19 Ndị eze bịara, ha lụrụ agha. Ndị eze Kenan wee lụọ agha+Na Teanak, n’akụkụ mmiri Megido.+ E nweghị ọlaọcha ọ bụla ha kwatara.+