1 Samuel 9:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 (N’oge ochie n’Izrel, ọ bụrụ na mmadụ na-aga ịjụta Chineke ihe, ọ ga-asị: “Bịanụ, ka anyị gakwuru onye ọhụ ụzọ.”+ N’ihi na onye a na-akpọ onye amụma taa ka a na-akpọ onye ọhụ ụzọ n’oge ochie.)
9 (N’oge ochie n’Izrel, ọ bụrụ na mmadụ na-aga ịjụta Chineke ihe, ọ ga-asị: “Bịanụ, ka anyị gakwuru onye ọhụ ụzọ.”+ N’ihi na onye a na-akpọ onye amụma taa ka a na-akpọ onye ọhụ ụzọ n’oge ochie.)