1 Samuel 14:50 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 50 Aha nwunye Sọl bụ Ahinoam, nwa Ahimaz. Aha onyeisi ndị agha ya bụ Abna,+ nwa Nee, nwanne nna Sọl.