1 Samuel 14:49 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 49 Aha ụmụ Sọl ndị nwoke bụ Jonatan, Ishvaị, na Malkaị-shua.+ Ụmụ ya ndị nwaanyị dị abụọ. Aha nke ada bụ Mirab.+ Aha nke ọ tọrọ bụ Maịkal.+
49 Aha ụmụ Sọl ndị nwoke bụ Jonatan, Ishvaị, na Malkaị-shua.+ Ụmụ ya ndị nwaanyị dị abụọ. Aha nke ada bụ Mirab.+ Aha nke ọ tọrọ bụ Maịkal.+