2 Samuel 4:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ma e nwere nwa nwoke Jonatan,+ nwa Sọl, dara ngwọrọ.+ Ọ dị afọ ise mgbe e si Jezril zite ozi na Sọl na Jonatan anwụọla.+ Onye na-elekọta ya wee kuru ya gbawa ọsọ, ma ka o ji ụjọ na-agba ọsọ, nwata ahụ dara ma daa ngwọrọ. Aha ya bụ Mefiboshet.+
4 Ma e nwere nwa nwoke Jonatan,+ nwa Sọl, dara ngwọrọ.+ Ọ dị afọ ise mgbe e si Jezril zite ozi na Sọl na Jonatan anwụọla.+ Onye na-elekọta ya wee kuru ya gbawa ọsọ, ma ka o ji ụjọ na-agba ọsọ, nwata ahụ dara ma daa ngwọrọ. Aha ya bụ Mefiboshet.+