5 Devid wee sị Ekish: “Ọ bụrụ na ihe m dị gị mma, nye m otu ebe n’otu n’ime ime obodo ndị dị n’obodo a, ka m biri. Olee otú ohu gị ga-esi biri n’obodo gịnwa bụ́ eze bi?” 6 Ekish wee nye ya Ziklag+ n’ụbọchị ahụ. Ọ bụ ya mere o ji bụrụ ndị eze Juda nwe Ziklag ruo taa.