Ndị Ikpe 3:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ndị a bụ mba ndị Jehova hapụrụ ka ha nwalee ndị Izrel niile, bụ́ ndị na-ahụghị nke ọ bụla n’agha ndị a lụrụ na Kenan+ Ndị Ikpe 3:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 ndị isi ise ndị na-achị ndị Filistia,+ na ndị Kenan niile, na ndị Saịdọn,+ nakwa ndị Haịvaịt,+ bụ́ ndị bi n’Ugwu Lebanọn,+ malite n’Ugwu Bel-hemọn ruo na Libo-hemat.*+
3 Ndị a bụ mba ndị Jehova hapụrụ ka ha nwalee ndị Izrel niile, bụ́ ndị na-ahụghị nke ọ bụla n’agha ndị a lụrụ na Kenan+
3 ndị isi ise ndị na-achị ndị Filistia,+ na ndị Kenan niile, na ndị Saịdọn,+ nakwa ndị Haịvaịt,+ bụ́ ndị bi n’Ugwu Lebanọn,+ malite n’Ugwu Bel-hemọn ruo na Libo-hemat.*+