2 Samuel 5:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ma, ndị Filistia bịara na-agagharị na Ndagwurugwu Refeyim.+ 2 Samuel 5:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Mgbe e mechara, ndị Filistia bịakwara ọzọ na-agagharị na Ndagwurugwu Refeyim.+ 2 Samuel 23:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Mmadụ atọ n’ime mmadụ iri atọ bụ́ ndị isi gakwuuru Devid n’ọgba Adọlam+ n’oge a na-ewe ihe ubi. Ma, ndị Filistia nọ ebe ha mara ụlọikwuu na Ndagwurugwu Refeyim.+
13 Mmadụ atọ n’ime mmadụ iri atọ bụ́ ndị isi gakwuuru Devid n’ọgba Adọlam+ n’oge a na-ewe ihe ubi. Ma, ndị Filistia nọ ebe ha mara ụlọikwuu na Ndagwurugwu Refeyim.+