Aịzaya 21:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ihe Chineke kpebiri ime ọzara: Ndị Didan, ndị ji kamel ha na-aga njem,Unu ga-arahụ n’oké ọhịa dị n’ọzara.+
13 Ihe Chineke kpebiri ime ọzara: Ndị Didan, ndị ji kamel ha na-aga njem,Unu ga-arahụ n’oké ọhịa dị n’ọzara.+