Joshụa 8:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Meekwa E-aị na eze ya ihe i mere Jeriko na eze ya.+ Naanị ihe ga-adị iche bụ na unu ga-ebukọrọ ihe unu ga-akwata n’ime ya, kpụrụkwa anụ ụlọ ndị dị ebe ahụ. Gwa ndị agha gị ụfọdụ ka ha zoo n’azụ obodo ahụ.” Abụ Ọma 18:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Ọ na-akụziri m* otú e si alụ agha. Aka m na-ekweli ụta ọla kọpa.
2 Meekwa E-aị na eze ya ihe i mere Jeriko na eze ya.+ Naanị ihe ga-adị iche bụ na unu ga-ebukọrọ ihe unu ga-akwata n’ime ya, kpụrụkwa anụ ụlọ ndị dị ebe ahụ. Gwa ndị agha gị ụfọdụ ka ha zoo n’azụ obodo ahụ.”