Jenesis 36:11, 12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ụmụ Elifaz ndị nwoke bụ Timan,+ Oma, Zifo, Getam, na Kinaz.+ 12 Elifaz, nwa Ịsọ, nwere iko nwaanyị aha ya bụ Timna. Ka oge na-aga, ọ mụụrụ Elifaz Amalek.+ Ọ bụ ha bụ ụmụ* Eda, nwunye Ịsọ.
11 Ụmụ Elifaz ndị nwoke bụ Timan,+ Oma, Zifo, Getam, na Kinaz.+ 12 Elifaz, nwa Ịsọ, nwere iko nwaanyị aha ya bụ Timna. Ka oge na-aga, ọ mụụrụ Elifaz Amalek.+ Ọ bụ ha bụ ụmụ* Eda, nwunye Ịsọ.