20 Ma ndị niile na-abụghị ndị Izrel+ fọrọnụ, ya bụ, ndị Amọraịt, ndị Het, ndị Perizaịt, ndị Haịvaịt, na ndị Jebus,+ 21 ma ụmụ ha ma ụmụ ụmụ ha ndị fọrọ n’ala ha, ndị ndị Izrel na-enwebeghị ike ibibi, Solomọn manyere ha ka ha na-agbara ya ohu ruo taa.+