-
1 Ihe E Mere 29:3, 4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Enyekwala m ọlaedo m na ọlaọcha m+ maka ụlọ Chineke m,+ n’ihi na ihe gbasara ụlọ Chineke m masịrị m. Enyekwala m ọtụtụ ihe ndị ọzọ maka ụlọ ahụ dị nsọ. 4 Ụfọdụ n’ime ihe ndị m nyere bụ puku talent* ọlaedo atọ (3,000) si Ofa,+ puku talent ọlaọcha asaa (7,000) a nụchara anụcha a ga-eji machie ahụ́ ụlọ dị iche iche,
-