Ezikiel 27:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ndị Jevan na ndị Tubal+ nakwa ndị Mishek+ bụ ndị ahịa gị. Ha na-eji ndị ohu na ihe ndị e ji ọla kọpa mee agbanweta ngwá ahịa gị.+
13 Ndị Jevan na ndị Tubal+ nakwa ndị Mishek+ bụ ndị ahịa gị. Ha na-eji ndị ohu na ihe ndị e ji ọla kọpa mee agbanweta ngwá ahịa gị.+