Ọpụpụ 20:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ha wee guzoro n’ebe dị anya, ma Mosis gara nso n’ígwé ojii ahụ bụ́ ebe ezi Chineke nọ.+ 1 Ndị Eze 8:12, 13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Solomọn kwuru n’oge ahụ, sị: “Jehova, i kwuru na ị ga-ebi n’ígwé ojii.+ 13 M rụọlara gị nnukwu ụlọ ka ọ bụrụ ebe ị ga-ebi ruo mgbe ebighị ebi.”+ Abụ Ọma 97:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ígwé ojii na oké ọchịchịrị gbara ya gburugburu.+ O ji ezi omume na ikpe ziri ezi tọọ ntọala ocheeze ya.+
12 Solomọn kwuru n’oge ahụ, sị: “Jehova, i kwuru na ị ga-ebi n’ígwé ojii.+ 13 M rụọlara gị nnukwu ụlọ ka ọ bụrụ ebe ị ga-ebi ruo mgbe ebighị ebi.”+
2 Ígwé ojii na oké ọchịchịrị gbara ya gburugburu.+ O ji ezi omume na ikpe ziri ezi tọọ ntọala ocheeze ya.+