Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 8:14-21
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 Ka ndị Izrel niile guzo ọtọ, eze tụgharịrị, chee ha ihu ma gọzie ha.+ 15 O kwukwara, sị: “Ka e too Jehova bụ́ Chineke Izrel, onye ji ọnụ ya kwe Devid nna m nkwa, jirikwa aka ya mezuo ya ma sị, 16 ‘Malite n’ụbọchị m si n’Ijipt kpọpụta ndị Izrel bụ́ ndị m, ọ dịghị obodo m họọrọ n’ebo niile n’Izrel ka a rụọ ụlọ a ga-anọ na-eto aha m.+ Ma, ahọrọla m Devid ka ọ chịwa ndị Izrel bụ́ ndị m.’ 17 Ọ dị Devid nna m n’obi ịrụ ụlọ a ga-anọ na-eto aha Jehova bụ́ Chineke Izrel.+ 18 Ma Jehova gwara Devid nna m, sị, ‘Ị gbalịala, ebe ọ bụ na ọ dị gị n’obi ịrụ ụlọ a ga-anọ na-eto aha m. 19 Ma, ọ bụghị gị ga-arụ ụlọ ahụ. Kama, ọ bụ nwa a ga-amụrụ gị* ga-arụ ụlọ ahụ a ga-anọ na-eto aha m.’+ 20 Jehova emezuokwala nkwa o kwere, n’ihi na anọchiela m Devid nna m, m nọkwa n’ocheeze Izrel, otú Jehova kwere ná nkwa. Arụọkwala m ụlọ a ga-anọ na-eto aha Jehova bụ́ Chineke Izrel.+ 21 Ọ bụkwa n’ime ụlọ a ka m rụrụ ebe a ga-adọsa Igbe e tinyere mbadamba nkume ndị e dere ọgbụgba ndụ+ Jehova na nna nna anyị hà gbara mgbe o si n’Ijipt na-akpọpụta ha.”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya