1 Ndị Eze 8:54 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 54 Ozugbo Solomọn kpechara ekpere a niile, rịọkwa Jehova ka o meere ya amara, o si n’ihu ebe ịchụàjà Jehova bilie. Ebe ahụ ka o gburu ikpere n’ala kemgbe, gbasaakwa aka ya abụọ chee n’eluigwe.+
54 Ozugbo Solomọn kpechara ekpere a niile, rịọkwa Jehova ka o meere ya amara, o si n’ihu ebe ịchụàjà Jehova bilie. Ebe ahụ ka o gburu ikpere n’ala kemgbe, gbasaakwa aka ya abụọ chee n’eluigwe.+