6 Solomọn asị: “I gosiri ohu gị Devid nna m na ị hụrụ ya nnọọ n’anya maka otú o si rubere gị isi, kpaa àgwà dị mma, ma jiri obi ọcha ya jeere gị ozi. Ruokwa taa, ị kwụsịbeghị igosi na ị hụrụ ya nnọọ n’anya, n’ihi na i nyere ya nwa nwoke ka ọ nọchie n’ocheeze ya.+