Diuterọnọmi 26:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 unu ga-eweta ụfọdụ n’ime mkpụrụ mbụ nke ihe niile ala ahụ mepụtara, bụ́ ndị unu ga-eweta n’ala Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu. Unu ga-etinye ha na nkata ma buru ha gaa n’ebe Jehova bụ́ Chineke unu ga-ahọrọ ka a nọrọ na-eto aha ya.+
2 unu ga-eweta ụfọdụ n’ime mkpụrụ mbụ nke ihe niile ala ahụ mepụtara, bụ́ ndị unu ga-eweta n’ala Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu. Unu ga-etinye ha na nkata ma buru ha gaa n’ebe Jehova bụ́ Chineke unu ga-ahọrọ ka a nọrọ na-eto aha ya.+