Daniel 9:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ihi ya, m chere ihu n’ebe Jehova bụ́ ezi Chineke nọ, kpee ekpere ma rịọsie ya arịrịọ ike. M bukwara ọnụ+ ma yiri ákwà iru uju, wụọkwa onwe m ntụ. Daniel 9:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Jehova, biko, gee anyị ntị. Jehova, biko, gbaghara anyị.+ Jehova, biko, ṅaa anyị ntị ma mee ihe. Chineke m, egbula oge n’ihi aha gị, n’ihi na a kpọkwasịrị obodo gị na ndị gị aha gị.”+
3 N’ihi ya, m chere ihu n’ebe Jehova bụ́ ezi Chineke nọ, kpee ekpere ma rịọsie ya arịrịọ ike. M bukwara ọnụ+ ma yiri ákwà iru uju, wụọkwa onwe m ntụ.
19 Jehova, biko, gee anyị ntị. Jehova, biko, gbaghara anyị.+ Jehova, biko, ṅaa anyị ntị ma mee ihe. Chineke m, egbula oge n’ihi aha gị, n’ihi na a kpọkwasịrị obodo gị na ndị gị aha gị.”+