Abụ Ọma 106:47 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 47 Jehova Chineke anyị, biko, zọpụta anyị.+ Sikwa ná mba dị iche iche kpọkọta anyị,+Ka anyị wee too aha nsọ gị,Jirikwa ọṅụ na-eto gị.+
47 Jehova Chineke anyị, biko, zọpụta anyị.+ Sikwa ná mba dị iche iche kpọkọta anyị,+Ka anyị wee too aha nsọ gị,Jirikwa ọṅụ na-eto gị.+