Ezikiel 14:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 “Nwa nke mmadụ, ọ bụrụ na ndị obodo ọ bụla emebie iwu m ma si otú ahụ mehie m, m ga-eweli aka m mee ha ihe. M ga-eme ka ha ghara inwe ebe ha si enweta nri,*+ mee ka ụnwụ daa n’obodo ha,+ bibiekwa mmadụ na anụmanụ nọ na ya.”+
13 “Nwa nke mmadụ, ọ bụrụ na ndị obodo ọ bụla emebie iwu m ma si otú ahụ mehie m, m ga-eweli aka m mee ha ihe. M ga-eme ka ha ghara inwe ebe ha si enweta nri,*+ mee ka ụnwụ daa n’obodo ha,+ bibiekwa mmadụ na anụmanụ nọ na ya.”+