Emọs 4:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 ‘Emere m ka ihe unu kụrụ kpọnwụọ, maakwa ebu.+ Unu mere ka ubi vaịn unu na ubi unu ndị ọzọ dị ọtụtụ,Ma igurube ripịara osisi fig unu na osisi oliv unu.+ Ma unu alọghachikwuteghị m.’+ Ọ bụ ihe Jehova kwuru. Hagaị 2:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 M mebiri ihe niile unu rụrụ. M ziteere unu okpomọkụ na akụ́ mmiri ígwé, meekwa ka ihe unu rụtara maa ebu,+ ma e nweghị onye n’ime unu lọghachikwutere m.’ Ọ bụ ihe Jehova kwuru.
9 ‘Emere m ka ihe unu kụrụ kpọnwụọ, maakwa ebu.+ Unu mere ka ubi vaịn unu na ubi unu ndị ọzọ dị ọtụtụ,Ma igurube ripịara osisi fig unu na osisi oliv unu.+ Ma unu alọghachikwuteghị m.’+ Ọ bụ ihe Jehova kwuru.
17 M mebiri ihe niile unu rụrụ. M ziteere unu okpomọkụ na akụ́ mmiri ígwé, meekwa ka ihe unu rụtara maa ebu,+ ma e nweghị onye n’ime unu lọghachikwutere m.’ Ọ bụ ihe Jehova kwuru.