Diuterọnọmi 28:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 “Unu ga-agha ọtụtụ mkpụrụ n’ubi, ma ihe unu ga-eweta ga-adị ole na ole,+ n’ihi na igurube ga-erichapụ ha. Joel 1:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Igurube ndị na-abịa n’ìgwè eriela ihe igurube ndị na-eri ihe ọsọ ọsọ rifọrọ;+Igurube ndị na-enweghị nku eriekwala ihe igurube ndị na-abịa n’ìgwè rifọrọ;Igurube ndị na-erichapụ ihe ọ bụla ha hụrụ eriekwala ihe igurube ndị na-enweghị nku rifọrọ.+
38 “Unu ga-agha ọtụtụ mkpụrụ n’ubi, ma ihe unu ga-eweta ga-adị ole na ole,+ n’ihi na igurube ga-erichapụ ha.
4 Igurube ndị na-abịa n’ìgwè eriela ihe igurube ndị na-eri ihe ọsọ ọsọ rifọrọ;+Igurube ndị na-enweghị nku eriekwala ihe igurube ndị na-abịa n’ìgwè rifọrọ;Igurube ndị na-erichapụ ihe ọ bụla ha hụrụ eriekwala ihe igurube ndị na-enweghị nku rifọrọ.+