2 Ihe E Mere 12:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 N’afọ nke ise n’ọchịchị Eze Rehoboam, Shaịshak+ eze Ijipt bịara lụso Jeruselem agha, n’ihi na ha nupụụrụ Jehova isi. 2 Ihe E Mere 32:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Mgbe Hezekaya mechara ihe ndị a otú e kwesịrị isi eme ha,+ Senakerib eze Asiria batara Juda n’ike, nọchibidokwa obodo ndị a rụsiri ike na ya. O bukwa n’obi itipu mgbidi ha bata ma weghara ha.+
2 N’afọ nke ise n’ọchịchị Eze Rehoboam, Shaịshak+ eze Ijipt bịara lụso Jeruselem agha, n’ihi na ha nupụụrụ Jehova isi.
32 Mgbe Hezekaya mechara ihe ndị a otú e kwesịrị isi eme ha,+ Senakerib eze Asiria batara Juda n’ike, nọchibidokwa obodo ndị a rụsiri ike na ya. O bukwa n’obi itipu mgbidi ha bata ma weghara ha.+