Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 8:37-40
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 37 “Ọ bụrụ na ụnwụ adaa n’ala a,+ ma ọ bụ e nwee ọrịa na-efe efe, ma ọ bụ, ọ bụrụ na ihe ndị gị kụrụ n’ubi akpọnwụọ, ma ọ bụ ihe ndị ha nwere amaa ebu,+ ma ọ bụkwanụ, ọ bụrụ na igurube ma ọ bụ ụkpara ebibie ihe ndị ha kụrụ n’ubi, ma ọ bụ, ọ bụrụ na ndị iro ha anọchibido ha n’obodo ha ọ bụla,* ma ọ bụ, ha ana-ata ụdị ahụhụ ọ bụla ma ọ bụ na-arịa ụdị ọrịa ọ bụla,+ 38 ọ bụrụ na otu onye n’ime ha ma ọ bụ ha niile bụ́ ndị gị agbasaa aka chee ụlọ a ihu kpee ekpere ma ọ bụ rịọ gị ka i meere ha amara,+ (n’ihi na onye ọ bụla ma ihe na-enye ya nsogbu n’obi),+ 39 biko, nọrọ n’eluigwe ebe i bi+ nụrụ, gbaghara+ ma nyere ha aka. Kwụọkwa onye ọ bụla ụgwọ otú o si kpaa àgwà,+ n’ihi na ị ma obi onye ọ bụla (n’eziokwu, ọ bụ naanị gị ma obi ndị mmadụ).+ 40 Ihe a ga-eme ka ha na-atụ egwu gị ụbọchị niile ha dị ndụ n’ala i nyere nna nna anyị hà.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya