Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 12:48
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 48 Ọ bụrụ na onye mbịarambịa bi n’ụlọ gị, ya achọọ imere Jehova Ememme Ngabiga, a ga-ebi ya na nwoke ọ bụla bi n’ụlọ ya úgwù. Ọ bụ mgbe ahụ ka ọ ga-eme ememme a, ọ ga-adịzi ka nwa afọ. Ma, e nweghị nwoke a na-ebighị úgwù ga-eri ya.+

  • Rut 1:16
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 16 Ma, Rut sịrị ya: “Arịọla m ka m hapụ gị. Arịọkwala m ka m kwụsị iso gị, n’ihi na ebe ị gara ka m ga-aga. Ebe ị ga-arahụ ka m ga-arahụ. Ndị gị ga-abụ ndị m. Chineke gị ga-abụkwa Chineke m.+

  • 2 Ndị Eze 5:15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 15 Ya na ndị niile so ya gaghachikwara na nke onye nke ezi Chineke,+ ya eguzoro n’ihu ya, sị: “Amatala m ugbu a na e nweghị Chineke n’ebe ọ bụla n’ụwa ma e wezụga n’Izrel.+ Ugbu a, biko, nara ohu gị onyinye* a.”

  • Aịzaya 56:6, 7
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  6 Ndị mba ọzọ, ndị bịara ka ha soro na-efe Jehova,

      Ka ha hụ Jehova n’anya, jiri aha ya kpọrọ ihe,+

      Bụrụkwa ndị ohu ya,

      Ndị niile na-edebe Ụbọchị Izu Ike, ndị na-anaghịkwa emerụ ya,

      Ndị na-ahapụghịkwa ọgbụgba ndụ m,

       7 M ga-akpọrọ ha bịa n’ugwu nsọ m,+

      Meekwa ka ha ṅụrịa ọṅụ n’ụlọ ekpere m.

      M ga-anabata àjà a na-esucha ọkụ na àjà ndị ọzọ ha ga-achụ n’elu ebe ịchụàjà m.

      N’ihi na a ga-akpọ ụlọ m ụlọ ekpere maka mba niile.”+

  • Ọrụ Ndịozi 8:27
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 27 Filip wee gawa ma hụ otu nwoke onye Etiopia bụ́ nnukwu mmadụ* n’obí eze nwaanyị ndị Etiopia. Aha eze nwaanyị a bụ Kandesi. Ọ bụ nwoke ahụ na-elekọta akụ̀ niile eze nwaanyị a nwere. Nwoke a gara Jeruselem ife Chineke.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya