Ọnụ Ọgụgụ 31:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Megwara+ ndị Midian ihe ha mere ndị Izrel.+ E mechaa, ị ga-anwụ, e liekwa gị otú e liri ndị nna nna gị.”+ Joshụa 8:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Jehova wee sị Joshụa: “Atụla egwu, atụkwala ụjọ.+ Kpọrọ ndị agha niile gawa E-aị. Enyefeela m eze E-aị, ndị ya, obodo ya, na ala ya n’aka gị.+ Ndị Ikpe 1:1, 2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 1 Mgbe Joshụa nwụchara,+ ndị Izrel jụrụ Jehova ase, sị:+ “Ònye n’ime anyị ga-ebu ụzọ gaa lụso ndị Kenan agha?” 2 Jehova zara, sị: “Ọ bụ ebo Juda ga-aga.+ Lee, m na-enyefe* ala ahụ n’aka ha.” 1 Samuel 15:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Gaa gbuo ndị Amalek,+ laakwa ha na ihe niile ha nwere n’iyi.+ Ahapụkwala ha ndụ.* Gbuo ha niile,+ ma nwoke ma nwaanyị, ma nwatakịrị ma nwa ọhụrụ, ma ehi ma atụrụ, ma kamel ma jakị.’”+
2 “Megwara+ ndị Midian ihe ha mere ndị Izrel.+ E mechaa, ị ga-anwụ, e liekwa gị otú e liri ndị nna nna gị.”+
8 Jehova wee sị Joshụa: “Atụla egwu, atụkwala ụjọ.+ Kpọrọ ndị agha niile gawa E-aị. Enyefeela m eze E-aị, ndị ya, obodo ya, na ala ya n’aka gị.+
1 Mgbe Joshụa nwụchara,+ ndị Izrel jụrụ Jehova ase, sị:+ “Ònye n’ime anyị ga-ebu ụzọ gaa lụso ndị Kenan agha?” 2 Jehova zara, sị: “Ọ bụ ebo Juda ga-aga.+ Lee, m na-enyefe* ala ahụ n’aka ha.”
3 Gaa gbuo ndị Amalek,+ laakwa ha na ihe niile ha nwere n’iyi.+ Ahapụkwala ha ndụ.* Gbuo ha niile,+ ma nwoke ma nwaanyị, ma nwatakịrị ma nwa ọhụrụ, ma ehi ma atụrụ, ma kamel ma jakị.’”+