44 “Ọ bụrụ na ndị gị agaa ịlụso ndị iro ha agha n’ebe ị sị ha gaa,+ ha echeekwa ihu n’obodo a ị họọrọ+ nakwa n’ụlọ a m rụrụ ka a nọrọ na-eto aha gị,+ rịọ gịnwa bụ́ Jehova ka i nyere ha aka,+ 45 nọrọ n’eluigwe nụrụ ekpere ha na arịrịọ ha na-arịọ ka i meere ha amara, mesookwa ha otú dị mma.