17 Solomọn rụghachiri Giza, Bet-horọn Ndịda,+ 18 Belat,+ na Tema nke dị n’ala ịkpa, n’Izrel, 19 nakwa obodo niile ọ na-akwasa ihe, obodo ndị a na-adọsa ụgbọ ịnyịnya,+ nakwa obodo ndị ndị na-agba ịnyịnya bi. Solomọn rụkwara ihe ọ bụla ọ chọrọ ịrụ na Jeruselem, Lebanọn, na n’obodo niile ọ na-achị.